Izikiel 13:8 BIU

[8] “ ‘Nʼihi ya, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ sịrị, aga m ebibi unu nʼihi okwu ụgha na ọhụ ụgha unu niile. Edoola m onwe m imegide unu, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwubiri.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.