Ilu 19:17 BIU

[17] Onye ọbụla na-egosi ndị ogbenye obi ebere na-ebinye ONYENWE ANYỊ ihe, ọ ga-akwụghachi ha nʼihi ihe ọma ha mere.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.