Hosiya 4:1 BIU

[1] Nụrụnụ okwu ONYENWE ANYỊ unu ndị Izrel, nʼihi na ONYENWE ANYỊ nwere ebubo megide unu ndị bi nʼala a. “Nʼihi na ọ dịghị ikwesi ntụkwasị obi, ọ dịghị ịhụnanya, ọ dịghịkwa ihe ọmụma banyere Chineke nʼala a niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.