Hosiya 3:5 BIU

[5] Mgbe nke a gasịrị, Izrel ga-alọghachi, chọọ ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ha, na Devid bụ eze ha. Ha ga-ewere ịma jijiji bịakwute ONYENWE ANYỊ, bịaghachitekwa ngọzị ya nʼoge ikpeazụ a.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.