Hegai 2:23 BIU

[23] “ ‘Nʼụbọchị ahụ,’ ka ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu, ‘Aga m ewere gị bụ onyeozi m Zerubabel nwa Shealtiel,’ ọ bụ ihe ONYENWE ANYỊ kwuru, ‘mee gị ka ị dị ka mgbaaka akara m, nʼihi na ahọrọla m gị,’ Ọ bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.