Hegai 1:12 BIU

[12] Mgbe ahụ, Zerubabel nwa Shealtiel, na Joshua nwa Jehozadak, onyeisi nchụaja, na ndị niile fọdụrụ, ṅara ntị nʼolu ONYENWE ANYỊ Chineke ha, na nʼozi Hegai onye amụma, dịka ONYENWE ANYỊ Chineke ha zitere ya. Ndị Izrel niile tụkwara egwu ONYENWE ANYỊ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.