Ezra 8:28 BIU

[28] Emesịa, agwara m ha okwu sị ha, “Lee, unu onwe unu na ihe ndị a niile bụ ihe dị nsọ nye ONYENWE ANYỊ. Ọlaọcha na ọlaedo ndị a bụkwa onyinye afọ ofufu e nyere ONYENWE ANYỊ Chineke nna nna unu ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.