Ezra 7:6 BIU

[6] Ezra a si Babilọn bịarute. Ọ bụ onye ọka nʼihe gbasara iwu ahụ ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel nyere Mosis. Eze nyere ya ihe niile nke ọ rịọrọ, nʼihi na aka ONYENWE ANYỊ Chineke ya dịkwasịrị nʼahụ ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.