Ezra 3:6 BIU

[6] Ndị nchụaja bidoro ịchụ aja nsure ọkụ nye ONYENWE ANYỊ nʼabalị mbụ nke ọnwa nke asaa. Ọ bụ ezie na a tọbeghị ntọala ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.