Ezra 3:3 BIU

[3] Nʼagbanyeghị oke egwu maka ndị niile gbara ha gburugburu, ha gara nʼihu wughachikwa ebe ịchụ aja ahụ na ntọala ya chụọkwa aja nʼelu ya nye ONYENWE ANYỊ, bụ aja nsure ọkụ nke ụtụtụ na nke uhuruchi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.