Ezra 3:10 BIU

[10] Mgbe ndị na-ewu ụlọ tọrọ ntọala ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ ahụ, ndị nchụaja ahụ niile yii uwe ha jide opi nʼaka. Otu a kwa ndị Livayị, ụmụ ndị ikom Asaf jikwa ogene ha na-eto ONYENWE ANYỊ dịka usoro iwu Devid, eze Izrel nyere ha si dị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.