Diuteronomi 9:7 BIU

[7] Chetakwa nke a ma echefukwala otu i si kpasuo ONYENWE ANYỊ Chineke gị iwe, mgbe mgbe, nʼime ọzara. Site nʼụbọchị ị hapụrụ Ijipt tutu ruo taa, ka ị na-enupu isi nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.