Diuteronomi 9:4 BIU

[4] Mgbe ONYENWE ANYỊ Chineke gị sitere nʼihu gị chụpụ ha, asịla onwe gị, “ONYENWE ANYỊ akpọbatala m nʼebe a, ka m nweta ala a nʼihi ezi omume m.” Mba, ọ bụ naanị nʼihi ajọ omume nke mba ndị a bi nʼala ahụ ka ONYENWE ANYỊ ji esite nʼihu gị chụpụ ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.