Diuteronomi 9:26 BIU

[26] Ekpere m ekpere nʼoge ahụ nye ONYENWE ANYỊ sị ya, “Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ biko, alala ndị gị nʼiyi, nʼihi na ha bụ ihe nketa gị, bụrụkwa ndị i ji ike aka gị na ebube gị gbapụta site nʼIjipt.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.