Diuteronomi 9:23 BIU

[23] Mgbe ONYENWE ANYỊ si na Kadesh Banea zipụ unu ọ sị unu, “Gaanụ nweta ala ahụ m nyere unu.” Ma unu nupuru isi nʼiwu ONYENWE ANYỊ Chineke unu nyere unu. Unu ekwenyeghị maọbụ rubere ya isi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.