Diuteronomi 9:19 BIU

[19] Atụrụ m egwu iwe na ọnụma nke ONYENWE ANYỊ, nʼihi na iwe ya dị ukwuu megide unu ruo na ikpochapụ unu. Ma nʼoge ahụ, ONYENWE ANYỊ gere ntị nʼarịrịọ m.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.