Diuteronomi 9:18 BIU

[18] Mgbe ahụ, adara m nʼala ọzọ nʼihu ONYENWE ANYỊ. Iri ụbọchị anọ, ehihie na abalị, erighị m nri maọbụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ọbụla, nʼihi mmehie niile unu mere. Unu mere ihe ọjọọ nʼanya ONYENWE ANYỊ si otu a kpasuo ya iwe nke ukwuu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.