Diuteronomi 8:20 BIU

[20] Ọ bụrụ na unu egeghị ntị nʼolu ONYENWE ANYỊ Chineke unu, ime ihe ọ chọrọ, ọ ga-ala unu nʼiyi, dịka o si bibie mba ndị a niile dị iche iche ọ na-ebibi nʼihi unu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.