Diuteronomi 7:6 BIU

[6] Nʼihi na unu bụ ndị dị nsọ nye ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu. ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu ahọpụtala unu site nʼagbụrụ niile dị nʼụwa a, ka unu bụrụ ndị nke ya, ihe onwunwe ya dị oke ọnụahịa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.