Diuteronomi 6:25 BIU

[25] Ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu ndị a niile ONYENWE ANYỊ Chineke anyị nyere anyị, dịka o nyere anyị nʼiwu, anyị ga-abụ ndị na-ejegharị nʼezi omume.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.