Diuteronomi 6:18 BIU

[18] Meenụ ihe ziri ezi, na nke dị mma nʼanya ONYENWE ANYỊ, ka ihe niile gaara unu nke ọma, ka unu nweekwa ike ịbanye, ma nweta ezi ala ahụ ONYENWE ANYỊ ji ịṅụ iyi kwee nna nna unu ha na nkwa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.