Diuteronomi 6:1 BIU

[1] Ndị a bụ iwu, na ụkpụrụ, na ikpe niile nke ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu, nyere m nʼiwu ka a kuziere unu ka unu debe, nʼala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.