Diuteronomi 5:16 BIU

[16] Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka ONYENWE ANYỊ Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo, ka ihe dịkwara gị mma nʼala ahụ nke ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-enye gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.