Diuteronomi 5:15 BIU

[15] Ị ga-echetakwa na ị bụ ohu nʼala Ijipt, ma ONYENWE ANYỊ Chineke mere ka i si nʼohu pụta. Ọ bụ ike ya dị ukwuu ka o ji napụta gị. Ọ bụ ya mere ONYENWE ANYỊ Chineke gị ji nye iwu na ị ga-edebe ụbọchị izuike nsọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.