Diuteronomi 4:39 BIU

[39] Matanụ nke ọma, ma nabata okwu a nʼobi unu na ONYENWE ANYỊ bụ Chineke nʼeluigwe na nʼụwa. O nwekwaghị chi ọzọ dị ma ọ bụghị ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.