Diuteronomi 4:30 BIU

[30] Mgbe mkpagbu bịara, mgbe ihe ilu ndị a bịakwasịrị unu nʼoge dị nʼihu, unu ga-emesịa lọghachikwute ONYENWE ANYỊ Chineke unu, unu ga-egekwa ntị nʼihe ọ ga-agwa unu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.