Diuteronomi 3:21 BIU

[21] Nʼoge ahụ, agwara m Joshua okwu sị, “I jirila anya gị hụ ihe ONYENWE ANYỊ Chineke gị mere eze abụọ ndị a. Otu a ka ọ ga-emekwa alaeze niile dị nʼofe Jọdan ebe unu na-aga.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.