Diuteronomi 3:20 BIU

[20] tutu ruo mgbe ONYENWE ANYỊ ga-enye ụmụnna unu mmeri dịka o nyere unu. Mgbe ha nwetara ala ONYENWE ANYỊ Chineke anyị na-enye ha nʼofe Jọdan, onye ọbụla nʼime unu nwere ike lọghachi bịa biri nʼala unu.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.