Diuteronomi 2:7 BIU

[7] ONYENWE ANYỊ Chineke unu agọziela unu nʼihe ọbụla bụ akaọrụ unu. O cheela nzọ ụkwụ unu nche iri afọ anọ ndị a niile unu wagharịrị nʼọzara ukwuu a. ONYENWE ANYỊ Chineke unu anọnyerela unu, ọ dịkwaghị ihe kọrọ unu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.