Diuteronomi 28:8 BIU

[8] ONYENWE ANYỊ ga-ezipụ ngọzị ya ka ọ dịkwasị nʼelu ọba gị na nʼelu ihe ọbụla i tinyere aka gị. ONYENWE ANYỊ Chineke gị ga-agọzi gị nʼala ahụ ọ na-enye gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.