Diuteronomi 28:45 BIU

[45] Ọbụbụ ọnụ ndị a niile ga-abịakwasị gị. Ha ga-achụso gị ọsọ, chụkwute gị tutu ruo mgbe a lara gị nʼiyi, naanị nʼihi na ị jụrụ irubere ONYENWE ANYỊ Chineke gị isi, na idebe iwu na ụkpụrụ ndị a o nyere gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.