Diuteronomi 28:15 BIU

[15] Ma otu ọ dị, ọ bụrụ na ị jụ irubere ONYENWE ANYỊ Chineke gị isi, jụkwa ilezi anya, gbasoo iwu ya na ụkpụrụ ya niile, nke m na-enye gị taa, ọbụbụ ọnụ ndị a ga-adakwasị gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.