Diuteronomi 28:10 BIU

[10] Mgbe ahụ, ndị niile nọ nʼụwa ga-ahụta na ọ bụ aha ONYENWE ANYỊ ka a kpọkwasịrị gị. Ha ga-atụkwa gị egwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.