Diuteronomi 26:7 BIU

[7] Mgbe ahụ, anyị tikuru ONYENWE ANYỊ Chineke nna nna anyị. ONYENWE ANYỊ nụrụ olu anyị, hụkwa mmegbu a na-emegbu anyị, na ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ, na ọnọdụ ọjọọ anyị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.