Diuteronomi 26:3 BIU

[3] Ị ga-agwakwa onye nchụaja nọ nʼọrụ nʼoge ahụ okwu sị: “Ana m ekwupụta taa nye ONYENWE ANYỊ Chineke gị na abịala m nʼala ahụ ONYENWE ANYỊ ṅụụrụ nna nna anyị ha nʼiyi inye anyị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.