Diuteronomi 26:2 BIU

[2] ị ga-ewere ụfọdụ nʼime mkpụrụ niile si nʼala ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-enye gị, tinye ya nʼime nkata, were ya gaa nʼebe ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke unu ga-ahọpụta, dịka ebe a kpọkwasịrị aha ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.