Diuteronomi 21:5 BIU

[5] Ndị nchụaja, ụmụ Livayị, ga-abịa, nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị ahọpụtala ha ka ha bụrụ ndị na-ejere ya ozi. Ha ka ọ họpụtakwara ikwupụta ngọzị nʼaha ONYENWE ANYỊ, na ikpe niile metụtara mmerụ ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.