Diuteronomi 20:16 BIU

[16] Ma otu ọ dị, nʼobodo niile ndị ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke na-enye gị dịka ihe nketa, o nweghị ihe ọbụla na-eku ume ị ga-ahapụ ndụ. Laa ihe niile na-eku ume nʼiyi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.