Diuteronomi 20:14 BIU

[14] Ma ụmụ nwanyị niile na ụmụntakịrị niile, anụ ụlọ niile na ihe nkwata niile nke ndị obodo ahụ ka ị ga-edebere onwe gị. Ị ga-ewerekwa ihe nkwata nke ONYENWE ANYỊ Chineke gị nyere site nʼaka ndị iro gị mee ihe dị gị mma.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.