Diuteronomi 1:41 BIU

[41] Mgbe ahụ, unu kwupụtara mmehie unu sị, “Anyị emehiela megide ONYENWE ANYỊ. Anyị ga-agbago nʼala ahụ gaa lụọ ọgụ, dịka ONYENWE ANYỊ Chineke anyị nyere anyị nʼiwu.” Ya mere, onye ọbụla nʼime unu yikwasịrị ihe agha ya na-eche na ọ dị mfe ịgbago nʼobodo ndị ahụ dị nʼugwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.