Diuteronomi 18:16 BIU

[16] Nʼihi na nke a bụ ihe gị onwe gị rịọrọ ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị nʼugwu Horeb, nʼụbọchị mkpokọta ahụ. I kwuru sị, “Anyị achọghị ịnụ olu ONYENWE ANYỊ maọbụ hụ ọkụ ahụ dị egwu anya ọzọ, ka anyị ghara ịnwụ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.