Diuteronomi 17:2 BIU

[2] Ọ bụrụ na ị nụ na onye ọbụla nʼime obodo ndị ahụ ONYENWE ANYỊ nyere gị, nwoke maọbụ nwanyị na-eme ihe dị njọ nʼanya ONYENWE ANYỊ Chineke gị ime ihe megidere ọgbụgba ndụ ya,

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.