Diuteronomi 17:12 BIU

[12] Ma onye ahụ ledara onye nchụaja na onye ikpe ahụ a họpụtara ije ozi nye ONYENWE ANYỊ Chineke gị ga-anwụ. Unu ga-esi nʼala Izrel wezuga ihe ọjọọ dị otu ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.