Diuteronomi 13:10 BIU

[10] Jiri nkume tugbuo ya, nʼihi na ọ chọrọ ime ka i site nʼiso ONYENWE ANYỊ Chineke, wezuga onwe gị, ka ị pụọ, ma chigharịa site nʼiso ya, bụ ONYENWE ANYỊ, onye mere ka i site nʼala Ijipt pụta, ala ebe ị nọ nʼime ya dịka ohu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.