Diuteronomi 12:7 BIU

[7] Unu na ezinaụlọ unu ga-anọkwa nʼebe ahụ, nʼihu ONYENWE ANYỊ Chineke unu, rie oriri unu. Nʼihu ya kwa ka unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ, nʼihi ihe niile ahụ unu setịpụrụ aka unu ime, na nʼihi ngọzị ONYENWE ANYỊ Chineke unu gọziri unu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.