Diuteronomi 12:27 BIU

[27] Chụọ aja nsure ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja ONYENWE ANYỊ Chineke gị, ma anụ na ọbara. A ghaghị ịwụsa ọbara anụ ahụ e ji chụọ aja nʼakụkụ ebe nchụaja nke ONYENWE ANYỊ Chineke gị. Ma i nwere ike rie anụ ahụ e ji chụọ aja.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.