Diuteronomi 12:18 BIU

[18] Kama unu ga-eri ha nʼihu ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu, nʼebe ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke unu ga-ahọpụta, gị onwe gị, na ụmụ gị ndị nwoke na ụmụ gị ndị nwanyị, na ndị odibo nwoke na nwanyị niile unu, na ndị Livayị si nʼobodo unu niile, unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ nʼihu ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu, nʼihe niile aka gị rụpụtara.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.