Diuteronomi 11:9 BIU

[9] ka unu bie ogologo ndụ nʼime ala ahụ ONYENWE ANYỊ ṅụrụ nʼiyi inye nna nna unu ha, na ụmụ ụmụ ha, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.