Diuteronomi 11:13 BIU

[13] Ya mere, ọ bụrụ na unu ga-eji ntụkwasị obi rube isi nʼiwu ya niile, nke m na-enye unu taa, ọ bụrụkwa na unu ga-eji obi unu niile na mmụọ unu niile hụ ONYENWE ANYỊ Chineke unu nʼanya, ọ bụrụkwa na unu ga-efe ya ofufe,

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.