2 Samuel 8:11 BIU

[11] Eze Devid doro akụrụngwa ndị a niile nsọ nye ONYENWE ANYỊ, dịka o si mee ọlaọcha na ọlaedo si na mba niile ndị ọ lụgburu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.